BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ihe ụmụ mmadụ kwuru maka ogbugbu ndị ojiegbe gburu ndị uweojii n'Enugwu
Oge BBC Igbo rutere n'ụlọahịa ọgwụ a kpọrọ "Uzoho Pharmacy", ndị bi gburugburu ebe ahụ kọọrọ anyị ihe ha hụrụ.
Ụlọikpe atụkpuola Abubakar Malami na nwa ya nwoke n'ụlọmkpọrọ Kuje
Akụkọ Abubakar Malami EFCC kpụpụrụ ụlọikpe. Malami bụbu ọkaiwu ukwu nakwa mịnịsta na-ahụ maka ikpe ziri ezi na Naịjirịa.
NA EME UGBU A, Yukren gọnarịla na ha atụghị ogbunigwe n’ụlọ Onyeisiala Putin
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Disemba 2025.
Mụ na Anthony Joshua ekwuola n'ekwentị - Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Tinubu kwuru na ya kpọrọ Anthony Joshua n'ekwentị iji kasie ya obi maka ọnwụ ndị otu ya abụọ bụ Kevin Latif Ayodele na Sina Ghami.
Buhari,Odira Nwobu, Pa Adebanjo, Nkechi Nwejeh na ndị ọzọ a ma ama nwụrụ n'afọ 2025
Lee ụfọdụ ndị a na-anụ aha ha nwụrụ n'afọ 2025.
Iko Mba Afrịka 2025
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.
Afcon: Kedụ mgbe ọ ga-ebido, kedụ mba na mba ga-achịpụ ya na ihe ndị ọzọ banyere ya
Asọmpi Iko mba Afrịka ga-ebiri ọkụ na mba Moroko n'ọnwa Disemba afọ 2025. Lee ihe dị mkpa i kwesịrị ịma.
Vidio
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Disemba 30, 2025, Duration 1,00
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Disemba 30, 2025
'Ọtụtụ ndị na-eyi ndụ egwu nwụrụ oge Amerịka tụrụ ogbunigwe na Sokoto'
Onyeisi okpuru ọchịchị Tangaza bụ Salihu Bashir kwuru na ogbunigwe ndị ahụ tụtara "ụfọdụ ogige ndị otu Lakurawa na-eyi ndụ egwu".
Christmas: Lee ụfọdụ ndị ụka Kraịstị anaghị eme emume Ekeresimesi na nkwenye ha
Lee ụfọdụ ndị ụka Kraịst anaghị eme emume Ekeresimesi.
NLC agwala ndị Naịjirịa anabatakwala iwu ụtụisi gbagọrọ agbagọ
NLC rụtụrụ aka na mkpa ọ dị gọọmenti ịgụnye onye niile n'ihe ha na-eme, ma hụkwa na ọ ga-adabara onye niile.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.





















































